Ig PO

From OLPC
Revision as of 23:56, 23 September 2006 by Walter (talk | contribs) (adding red to the map)
Jump to navigation Jump to search
This PO file is used for the translation of the OLPC website based on the template (POT) file.  Feel free to make corrections; please use the talk page for your comments.
# Internationalization for the OLPC website
# Source language: "en-US"
# Target language: "ig"
# Version: 1.1
# Date: 12 March 2006
# Author: Walter Bender
# Translator: Onye, Sylvester <sylvester@wazobialinux.com>
"Project-Id-Version: olpc\n"
"POT-Creation-Date: 2006-02-14 12:00-0500\n"
"PO-Revision-Date: 2006-08-11 09:41+0100\n"
"Last-Translator: Onye, Sylvester <sylvester@wazobialinux.com>\n"
"Language-Team: Igbo\n"
"MIME-Version: 1.0\n"
"Content-Type: text/plain; charset=UTF-8\n"
"Content-Transfer-Encoding: 8bit\n"
"X-Generator: KBabel 1.10.2\n"

msgid "align"
msgstr "left"

#: laptop.html
msgid "title"
msgstr "Ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị"

msgid "intro"
msgstr "Introducing the 2B1—the children's laptop from One Laptop per Child—a potent learning tool created expressly for the world's poorest children living in its most remote environments. 2B1 was designed collaboratively by experts from both academia and industry, bringing to bear both extraordinary talent and many decades of collective field experience in every aspect of this non-profit humanitarian project. The result is a unique harmony of form and function; a flexible, ultra low-cost, power-efficient, responsive, and durable machine with which nations of the emerging world can leapfrog decades of development—immediately transforming the content and quality of their children's learning."

msgid "content"
msgstr ""
"Ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị (OLPC) bụ òtú na-achọghị uru nakwa iji obi ha niile ime nchọcha nakwa ịrụlite gbasara maka laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla--nke a bụ ụ́zụ́ ga-eweta mgbanwe n'etu a ga-esi "
"zụlite ụmụaka nke ụwa dum. "

msgid "language"
msgstr "Ìgbò"

msgid "navhome"
msgstr "Ụ́LỌ̀"

msgid "navwiki"
msgstr "WIKI"

msgid "navcommunity"
msgstr "OZI NDỊ ỌHANEZE"

msgid "navfaq"
msgstr "FAQ"

msgid "navpeople"
msgstr "NDỊ MMADỤ"

msgid "navpress"
msgstr "MGBASAOZI"

msgid "navdownload"
msgstr "MBUDATA"

msgid "navmap"
msgstr "MÁÀPỤ̀"

msgid "navcontact"
msgstr "MKPỌTỤRỤ"

msgid "homebody1"
msgstr "Ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị (OLPC) bụ òtù na-achọghị uru nakwa iji obi ha niile ime nchọcha nakwa ịrụlite gbasara maka laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla—nke a bụ ụ́zụ́ ga-eweta mgbanwe n'etụ a ga-esi zụlite ụmụaka nke ụwa dum. Amara ọ́kwà echiche a n'izizi site n'aka maazi Nicholas Negroponte, nke bụ onyeisi oche nke OLPC, na nzukọ nke ebe ntụgharị uche gbasara mmekọ mgbere ahịa nke ụwa dum, n'ebe a na-akpọ Davos dị n'ime Obodo Switzerland n'ọnwa Jenụwarị 2005."

msgid "homebody2"
msgstr "Ísí áká ọrụ anyị bụ maka iwetara ụmụaka n'ụwa dum ohere ịbawanye n'amamihe, echiche ime, nakwa ịkọwa onwe ha nkeọma."

msgid "homebody3"
msgstr "Biko matakwa n'arụpụtachabeghị laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla--ya bụ na anaghị ere ya ere. A ga-ekesasị laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ n'ụlọ akwụkwọ dị ichiiche site n'echiche ndị ọchịchị obodo."

msgid "peoplebody1"
msgstr "ÌWÚ"

msgid "peoplebody2"
msgstr "NDI NDỤMỌDỤ"

msgid "peoplebody3"
msgstr "Hụ́ bayọs site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke ndị MMADỤ."

msgid "wikibody1"
msgstr "Anyị na-echekwa WIKI maka ọrụ, ebe anyị na-anabata ọhaneze maka ịkpa ńkàtá banyere: (1)hadwịa; (2) sọftwịa; (3) ọmụmụihe; (4) atụmatụ maka ndubata; (5) etu a ga-esi banye; nakwa (6) etu a ga-esi tinye ajụjụ na FAQ anyị."

msgid "wikibody2"
msgstr "Banye na WIKI site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke WIKI"

msgid "communitybody1"
msgstr "Anyị na-echekwatakwa mmelite nke ótù ízù ụ́kà maka ọhaneze OLPC nke enwere ike igosi site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke OZI ỌHANEZE."

msgid "faqbody1"
msgstr "Gịnị bụ laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọ́là? Igwe ótū narị dọ́là nke atụpụtara ga-agbado ụkwụ kpọmkwem na Linux, ya na ngosi móòdù-abụọ--ha abụọ ga-abụ ụcha-juru eju, móòdù DVD nke transmisivu, nakwa ihenhọrọ ngosi nke abụọ na-achapụta n'ụ̀dị́ ōjí na ọ̀chá nakwa sọnlaịt-ridebụl na rezolushiọn 3× Laptọ́ọ̀pụ̀ ahụ ga-enwe omenlekọta nke 500MHz na 128MB nke DRAM, ya na 500MB nke ebenchekwaozi fláàshị̀; ọgaghị enwe had diski, mana ọ ga-enwe USB anọ nke ụzọ mbanye na nke mpụta. Laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ agaghị enwe eriri waya nke brọdbandị, ǹkè nà ábịá n'ihe ndị ọzọ, ọ na-enye aka n'ime ka ha rụọ ọrụ dịka ikukumgbasaozi mesh. Laptọ́ọ̀pụ̀ nke ọbụla ga-enwenwu ike ịgwanwu onye agbata obi ya okwu, ikewapụta ad hoc, nakwa ikukumgbasaozi nke ụlọ. Laptọ́ọ̀pụ̀ ga-eji ike echiche nrụpụta (tinyere mkpokọta) ga-enwe ike imenwu ihe niile sọsọ ichekwa data buru ibu."

msgid "faqbody2"
msgstr "Gosi ajụjụ na azịza nke mgbe ọbụla site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke FAQ."

msgid "pressbody1"
msgstr "Hụ́ ndesịta nke ndị mgbasaozi site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke MGBASAOZI."

msgid "downloadbody1"
msgstr "Budata inyogo (na ngwụcha oge sọftwịa na ngwaọrụ ndị ọzọ) ga-apụta site n'ịpị n'ihenhọrọ menu nke MBUDATA."

msgid "mapbody1"
msgstr "Anyị nyere máàpụ̀ ụwa ụ̀chá dị nzobe iji gosipụta: (ụcha griin) obodo ndị ahụ anyị chọrọ ịnwale echiche a; (ụ̀chá orenji) obodo ndị ahụ kọwagoro mmasị ha n'ogo Ministịrị na-ahụ maka Agụmakwụkwọ mọọbụ karịa; nakwa (ụ̀chá yelo) obodo ndị ahụ na-achọ nkwadọ site n'aka ndị ọchịchị obodo."

#: faq.html
msgid "heading1"
msgstr "AJỤJỤ NA AZỊZA NKE MGBE ỌBỤLA"

msgid "heading2"
msgstr "Maazị Nicholas Negroponte, nke bụ onyeisi oche nke ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị, na-aza ajụjụ n'echiche."

msgid "question1"
msgstr "Gịnị bụ laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọ́là? "

msgid "answer1"
msgstr "Ígwè ótū narị dọ́là nke atụpụtara ga-agbado ụkwụ kpọmkwem na Linux, ya na ngosi móòdù-abụọ--ha abụọ ga-abụ ụ̀chá-juru eju, móòdù DVD nke transmisivu, nakwa ihenhọrọ ngosi nke abụọ na-achapụta n'ụ̀dị́ ōjí na ọ̀chá nakwa sọnlaịt-ridebụl na rezolushiọn 3× Laptọ́ọ̀pụ̀ ahụ ga-enwe omenlekọta nke 500MHz na 128MB nke DRAM, ya na 500MB nke ebenchekwaozi fláàshị̀; ọgaghị enwe had diski, mana ọ ga-enwe USB anọ nke ụzọ mbanye na nke mpụta. Laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ agaghị enwe eriri waya nke brọdbandị, ǹkè nà ábịá n'ihe ndị ọzọ, ọ na-enye aka n'ime ka ha rụọ ọrụ dịka ikukumgbasaozi mesh. Laptọ́ọ̀pụ̀ nke ọbụla ga-enwenwu ike ịgwanwu onye agbata obi ya okwu, ikewapụta ad hoc, nakwa ikukumgbasaozi nke ụlọ. Laptọ́ọ̀pụ̀ ga-eji ike echiche nrụpụta (tinyere mkpokọta) ga-enwe ike imenwu ihe niile sọsọ ichekwa data buru ibu."

msgid "question2"
msgstr "Gịnị mere ụmụaka nọ n'ime obodo n'etolite etolite ji chọọ laptọ́ọ̀pụ̀?"

msgid "answer2"
msgstr "Laptọ́ọ̀pụ̀ bụ̀ windo na ngwaọrụ: windo ewebatara n'ụwa nakwa ngwaọrụ nke eji eche echiche. Ha bụ ụzọ pụrụ iche ụmụaka niile ji ámụ̄ ̀mụ̀mụ̀íhé site na mmekọrịta nke onwe nakwa nchọcha gbara elu."

msgid "question3"
msgstr "Gịnị mere na ọbụghị kọmputa nke desktọ́ọ̀pụ̀, mọọbụ na ọ ga-aka mma—iji igwe desktọ́ọ̀pụ̀ nke arụgharịrị arụgharị?"

msgid "answer3"
msgstr "Desktọ́ọ̀pụ̀ kara dị ọnụala, mana mbugharị dị mkpa, nke kacha nke n'uru dị n'iburu kọmputa n'áká laa ụlọ anaghị enweghị oke íbú ọbụla. Ụmụaka nọ n'obodo ndị n'etolite etolite chọrọ ụ́zụ́ ọfụụ, nke kacha nke iji hadwịa siri ike nakwa sọftwịa emepụtara n'iji ezi echiche. Ọrụ ọfụụ arụrụ n'ụlọ akwụkwọ ndị dị n'otu ime obodo a na-akpọ Maine egosila nnukwu uru dị n'iji laptọ́ọ̀pụ̀ n'agụmakwụkwọ nke mmadụ n'otu aka ahụ eji ya enwetakwa obi an̄ụrị.Ibulata laptọ́ọ̀pụ̀ n'ụlọ na-eme ka ezinụlọ nwe ọrụ. N'otu ime obodo a na-akpọ Cambodia ebe anyị n'arụ ọrụ, enweghị ọkụ eletiriki ebe ahụ, ya bụ na laptọ́ọ̀pụ̀ sò n'otu ihe ndị na-ewebata ọkụ n'ime ụlọ obibi.
N'ikpeazụ, n'iwere igwe arụgharịrị arụgharị: ọ bụrụ n'anyị gbakọọ ótū ǹdè desktọ́ọ̀pụ̀ ejigorola rụọ ọrụ nọ́nụ̄, nakwa nke ọbụla chọrọ ótù áwà gị, iji hazie, bubatagharịa, nakwa iji arụ ọrụ, nke bụ ọrụ afọ puku iri anọ na ise. Ya bụ na, ka anyị na-agba ume n'ịrụgharị kọmputa ndị ejigorola rụọ ọrụ, ọbụghị ya ga-eweta nganihu maka ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị."

msgid "question4"
msgstr "Kedụ etu ọ ga-esi nweta ọnụ ahịa ihe a ka ọ dị ọnụ ala?"

msgid "answer4"
msgstr "* Nke mbụ, site n'iji ụzọ ọma wetuo ọnụahịa nke ngosi a. Igwe nke mbụ ga-enwe iduuazị, nke ngosi móòdù-abụọ nke nọchitere ntolite nke ngosi LCD nke a na-enwetakarị na DVD pleya dị oke ọnụ ahịa. A ga-eji ngosi ndị a na nkweta-dị elu nke ōjí na ọ̀chá n'ime braịt sọnlaịtị—ha niile nọ n'ọnụ ahịa dọ́là iri atọ n'ise.
* Nke abụọ, anyị ga-ewepụ ibu ahụ na sistem. Laptọ́ọ̀pụ̀ ugbua ebutọgo ibu. Ọtụtụ sọftwịa ha ka ha n'eji elekọta ọtụtụ ndị ọzọ, nke n'arụkarị ótù ọrụ ahụ n'ụzọ itolu.
* Nke atọ, anyị ga-ewepụta laptọ́ọ̀pụ̀ ndị ahụ n'ahịa n'ebe o buru ibu (ǹdè), dịka ibuga ya na ministịrị n'ahụ maka agụmakwụkwọ, ndị a ga-ekesasị ya dịka akwụkwọ ọgụgụ a na-agụ n'ụlọakwụkwọ."

msgid "question5"
msgstr "Gịnị mere ọ jị dị mkpa na nwatakịrị ọbụla ga-enwerịrị kọmputa? Gịnị mere ebe mbanye nke-ọhaneze?"

msgid "answer5"
msgstr "Onye echekwala maka pensụlụ ndị ọhaneze—ụmụaka nwere nke ha. Ha bụ ngwaọrụ eji eche echiche, n'uju ọdịghị oke ọnụ ahịa iji ya arụ ọrụ na egwuregwu, ísè íhé, ídē íhé, nakwa ị́rụ̄ matịmatiks. Kọmputa nwere ike ịbụ ótù ihe, mana ọ kara dị ike. N'ịga n'ihu, onwere ọtụtụ ihi ihe mere o ji dị mkpa ka nwatakịrị nwere ihe dịka futbọ́ọ̀lụ̀, ihe egwuregwu ụmụaka, mọọbụ akwụkwọ—ọbụghị nke ikpeazụ nke bụ na ihe ndị a na a na-echekwa ha site n'inye ha ịfụnanya na mmasị."

msgid "question6"
msgstr "Kedụ maka nsụnye n'ikuku? Ọ bụ na ọrụ ndị telekọmunikeshiọn adịghị ọnụ n'obodo ndị a n'etolite etolite? "

msgid "answer6"
msgstr "Mgbe igwe ndị a pụrụ n'ime igbe ahụ, ha ga-eme mesh ikukumgbasaozi nke onwe ha, otu aka-na-otu aka nke ọzọ. Nke a bụ ihe arụliterela mbụ na MIT na Láàbụ̀ Midia. N'otu aka ahụ anyị na-achọbanye n'ụzọ anyị ga-esi sụnye ha n'ebe kacha mkpa nke ị́ntānēètị̀ n'ọnụ ahịa dị ala."

msgid "question7"
msgstr "Kedụ ihe laptọ́ọ̀pụ̀ ótù puku dọ́là mere nke agbanke ótū narị dọ́là agaghị emenwu?"

msgid "answer7"
msgstr "Ọkaghị nkụ. Atụmatụ a bụ ka laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla rụọ ọrụ niile. Mana ihe ọ na-agaghị emenwu bụ ichekwa data buru oke ibu."

msgid "question8"
msgstr "Kedu etu a ga-esi bupụ ya ahịa?"

msgid "answer8"
msgstr "A ga-eresị laptọ́ọ̀pụ̀ a ndị ọchịchị obodo ma nyekwa ya ụmụaka site n'ụlọakwụkwọ n'ihi ótù laptọ́ọ̀pụ̀ ótù nwatakịrị. Anyị na ndị obodo ndị a akpaala nkata gbasara ọrụ a dịka China, India, Brazil, Argentina, Egypt, Nigeria, na Thailand. A ga-enye, ndị nrụlite ezigbo igwe ọrụ n'ọtụtụ obodo. A ga-enyoba anya n'agbanke òríré nke igwe ahụ n'otu mgbe."

msgid "question9"
msgstr "Kedụ mgbe ịchọrọ iwepụta laptọ́ọ̀pụ̀ a ahịa? Kedụ ihe ị hụrụ dịka nnukwu nsogbu ya?"

msgid "answer9"
msgstr "Obere atụmatụ anyị bụ ka anyị dị nkwado ibupụgasị igwe ngwaọrụ anyi na afọ 2006 mọọbụ na mbido 2007. Nrụpụta ga-ebido mgbe achọrọ igwe ọrụ ǹdè ise ruo na iri ma kwụkwaa ụgwọ ya tupuu arụpụta ya.
Nsogbu nke kachanụ ga-abụ ịrụpụta ótū narị ǹdè nke iheọbụla. Nke a abụghị sọsọ nsogbu nke nkesasị, kama ọ bụ nsogbu a haziri ahazi. Ihenchọpụta ụhara ahụ esichaghị ike, mana ọtụrụ m n'anya n'atụmatụ echiche ụfọdụ ụlọọrụ na-enye anyị. Ọ dịka ekpochapụla ọkara nsogbu site n'obere nnapụta a."

msgid "question10"
msgstr "Onye bụ onye mbụ n'arụpụta (ODM) ótū narị dọ́là?"

msgid "answer10"
msgstr "A họrọla ụlọọrụ Quanta Computer Inc. nke Obodo Taiwan dịka ebe a ga-arụpụta ọrụ ótū narị dọ́là (ODM). Emere mkpebi a mgbe ndị isi òtù ahụ nyochara ọnụ ahịa ndị ụlọọrụ dị ichiiche n'ekwe.
Ehiwere ụlọọrụ Quanta Computa Inc. na-afọ 1988 n'obodo a na-akpọ Taiwan. Nwee ngwahịa a ga-ere ere karịrị ijeri iri dọla na US, Quanta bụ ụlọọrụ kacha arụpụta Laptọ́ọ̀pụ̀ PCs n'ụwa dum, ụlọọrụ a n'arụpụtakwa igwe fóònù nke ngagharị, ihenkiri LCD TVs, nakwa savas na ngwahịa eji echekwa ihe. Na mgbakwunye, Ulọọrụ Quanta mepere ụlọọrụ ọfụụ nke R&D dọla ǹdè narị abụọ nke US, Quanta R&D kọmpleks (QRDC), n'obodo Taiwan. Ngwaọrụ, nke mepere na Q3 nke 2005, nwere mbara ǹdè 2.2 nke ala, ma nwekwaa ọtụtụ ohere inye ndị ọrụ ha ruru puku asaa ebe obibi."

msgid "question11"
msgstr "Kedụ etu a ga-esi edokọ echiche a?"

msgid "answer11"
msgstr "Arụlitere laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla site n'aka ótù laptọ́ọ̀pụ̀ maka ótù nwatakịrị (OLPC), nke gbadọrọ ụkwụ na Delaware, nke òtù ehiwere na-anaghị achọ uru ahịa site n'aka ndị mpaghara òtù MIT Media Lab ka ha hazie, rụpụta, ma kesasịa laptọ́ọ̀pụ̀ ndị na-adịghị óké ọ́nụ́ áhị̄á ka o soro rute ụmụaka aka nakwa n'inyere ha aka inweta ikike inwe ọmụmụihe agba ọfụụ nke ụwa dum site n'iji laptọ́ọ̀pụ̀ ahụ. OLPC gbadoro ụkwụ  n'usoro ọrụ  nke ọmụmụihe nke a rụpụtara site n'aka nwa maazị a na-akpọ Seymour Papert nakwa onyenyemaka n'otu ọrụ ahụ bụ̄kwa Alan Kay, dịka ọ dị n'usoro iwu nke ị́dị̄ díjītààlụ̀ nke Nicholas Negroponte dị̀rị̀ n'akwụkwọ ya. Ndị òtù nchọpụta bụ ndị a bụ̄ Advance Micro Devices (AMD), Brightstar, Google, News Corperation, Nortel, nakwa Red Hat.
Nicholas Negroponte bụ onyeisi oche nke ótù laptọ́ọ̀pụ̀ ótù nwatakịrị nakwa onyeisi úzū a na-akpọ Mary Lou Jepson. Ndị ọzọ nyere aka n'ịrụlite Laptọ́ọ̀pụ̀ ótū narị dọla bụ ndị a: Walter Bender, Michail Bletsas, V. Michael Bove, Jr ., David Cavallo, Benjamin Mako Hill, Joseph Jecobson, Alan Kay, Tod Machover, Seymour Papert, Mitchell Resnick, nakwa Ted Selker.
Ǹyìrì nke Nhazi n'ezipụta ná nhazi nke Laptọ́ọ̀pụ̀."

msgid "date"
msgstr "Febrụwarị 2006"

#: people.html

#: press.html

msgid "milestones"
msgstr "MILESTONES"

#: download.html

msgid "license"
msgstr "These works are licensed under a Creative Commons license."

msgid "deed"
msgstr ""

msgid "dccredit"
msgstr "Image and illustration credit:"

msgid "imagelabel1"
msgstr "CONCEPT IMAGES"

msgid "clicklarger"
msgstr "Click for larger versions."

msgid "po"
msgstr "Download the project PO file here."

#: map.html

msgid "mapkey1"
msgstr "(green) those countries we plan to pilot"

msgid "mapkey2"
msgstr "(orange) those countries who have expressed interest at the Ministry-of-Education level or higher"

msgid "mapkey3"
msgstr "(yellow) those countries who are currently seeking government support"

msgid "mapkey4"
msgstr "(red) those countries we plan to include in the post-launch phase"

#: members.html

msgid "membersbody1"
msgstr "One Laptop per Child is a non-profit association to promote the worldwide improvement of education through the design, manufacturing, distribution and deeper understanding of affordable computing and telecommunications for learning by children, particularly in developing countries.

Our members are:"